Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
IHE ỌMỤMỤ NKE
Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi
2 Ikwu Okwu Ka Ebe Mmadụ na Ibe Ya Na-akparịta Ụka
4 Webata Akwụkwọ Nsọ Otú Dị Mma
6 Kọwaa Ihe Ị Gụrụ n’Akwụkwọ Nsọ Otú Ga-edo Anya
7 Kụzie Ihe Bụ́ Eziokwu Otú Ga-eme Ka Ndị Ị Na-agwa Okwu Kweta Ya
9 Iji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Akụzi Ihe nke Ọma
13 Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya
14 Mee Ka Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ n’Okwu Gị Doo Anya
15 Gosi na I Kwetasiri ike n’Ihe Ị Na-ekwu
16 Okwu Na-agba Ume Ma Na-aba Uru
17 Ikwu Ihe Ndị Ọzọ Ga-aghọtali
18 Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya
19 Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi