Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 132
  • Anyị Bụzi Di na Nwunye

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Anyị Bụzi Di na Nwunye
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Bụ Otu Ugbu A
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ime Ka Ụzọ Anyị Gaa nke Ọma
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ndụ Bụ Ọrụ Ebube
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ndụ Bụ Ọrụ Ebube
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 132

ABỤ NKE 132

Anyị Bụzi Di na Nwunye

Nke E Biri Ebi

(Jenesis 2:23, 24)

  1. 1. Enwetalam onyem g’akpọ

    Ọdịm n’obi, n’onye masịrịm.

    Enwetalam ony’inyea-ka.

    Chineke nyerem ya.

    Ị bụọ-kpụkpụ si n’ọkpụkpụm.

    Ka Jehova biko gọzi’anyị.

    Anyị bụzi di na nwunye.

    Anyị bụe-zinụlọ.

    Chineke k’anyịa-bụọ ga n’efe.

    Ọ ga n’edua-nyị.

    Anyị g’ahụ ya n’anya.

    Nkw’anyị dum sia-nyị n’obi.

    Ka mụ na gị n’ebikwa n’udo.

    K’anyị sọpụrụ Jehova.

    Ọ bụkwa gị g’adịm n’obi.

(Gụọkwa Jen. 29:18; Ekli. 4:9, 10; 1 Kọr. 13:8.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya