Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 48
  • Soro Jehova Na-eje Ije Kwa Ụbọchị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Soro Jehova Na-eje Ije Kwa Ụbọchị
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Soro Jehova Na-eje Ije Kwa Ụbọchị
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Soro Chineke Na-eje Ije
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ị̀ Ga-eso Chineke Jee Ije?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Isoro Chineke Na-ejegharị—Nzọụkwụ Ndị Mbụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 48

ABỤ NKE 48

Soro Jehova Na-eje Ije Kwa Ụbọchị

Nke E Biri Ebi

(Maịka 6:8)

  1. 1. Jehova k’anyị ga n’eso,

    Soro ya n’ej’ije kw’ụbọchị.

    Ọ n’emeren-dị n’achọ ya

    Amara n’ebere pụr’iche.

    K’anyị bịakwute Jehova.

    Ọ n’akpọ ’madụ niile.

    Anyị niile ga n’efe ya.

    Ọ bụ ya k’anyị g’akwado.

  2. 2. Iwe juru Setan n’obi

    N’ihi n’ọ ma n’ọgwụgwụ dịn-so.

    Ọ n’eme k’a n’akpagbua-nyị,

    K’o mee k’anyị hapụ Jehova.

    Ma, Jehova n’echeb’anyị.

    Anyị ga n’anọ yan-so.

    K’anyị fee ya ru’ebigh’ebi.

    Naanị ya k’anyị g’akwado.

  3. 3. Jehova n’elekọt’anyị.

    O nyer’anyị ’mụọn-sọ n’Okwu ya.

    O jiọ-gbakọ ya n’edua-nyị.

    Ọ n’az’anyị m’anyị kpọkuo ya.

    K’anyị soro ya n’ej’ije.

    Ọ ga n’enyer’anyịa-ka.

    Ọ g’eme k’anyị rub’isi,

    K’anyị n’ebin-dụ dị yam-ma.

(Gụọkwa Jen. 5:24; 6:9; 1 Eze 2:3, 4.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya