Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 54
  • “Lekwa Ụzọ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Lekwa Ụzọ”
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Lekwa Ụzọ”
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ndị Ọzụzụ Atụrụ Bụ Onyinye Jehova Nyere Anyị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Olee Otú Ọ Na-adị Gị?
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ndị Ọzụzụ Atụrụ Bụ Onyinye n’Ụdị Mmadụ
    Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 54

ABỤ NKE 54

Lekwa Ụzọ

Nke E Biri Ebi

(Aịzaya 30:20, 21)

  1. 1. E nwer’ụzọ

    N’eme k’anyị n’enwe udo.

    Ọ bụ Jizọs

    Kpọbatar’anyị n’ụzọ ya.

    K’anyị soro

    Ụzọ Jehova Chineke.

    AkwụkwọN-sọ

    K’o ji mee k’anyị mata ya.

    (UKWE)

    Lekwa ụzọ. Elel’anya n’azụ.

    Bịa soro ya. Ọ g’eme k’ị dịn-dụ.

    Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ.’

    Ọ b’ụzọ ya. Ahapụkwala ya.

  2. 2. K’anyị niile

    Jisi’ike soro Jehova.

    Ọ kpọr’anyị

    K’anyị bụrụn-dị n’efe ya.

    Anyị makwa

    N’ọ hụr’anyị niile n’anya.

    K’anyị mụta

    Ịhụ ’madụ niile n’anya.

    (UKWE)

    Lekwa ụzọ. Elel’anya n’azụ.

    Bịa soro ya. Ọ g’eme k’ị dịn-dụ.

    Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ.’

    Ọ b’ụzọ ya. Ahapụkwala ya.

  3. 3. K’anyị soro

    Ụzọn-dụ Chineke chọrọ.

    K’anyị gbalịa

    K’anyị nan-dịọ-zọ dị n’udo.

    Anyị mee ya,

    Jehova ga n’eduzia-nyị.

    Ọ g’emekwa

    K’anyị nwetan-dụe-bigh’ebi.

    (UKWE)

    Lekwa ụzọ. Elel’anya n’azụ.

    Bịa soro ya. Ọ g’eme k’ị dịn-dụ.

    Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ.’

    Ọ b’ụzọ ya. Ahapụkwala ya.

(Gụọkwa Ọma 32:8; 139:24; Ilu 6:23.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya