- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
HOSIA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Nwunye Hosia na ụmụ ọ mụrụ (1-9)
A ga-akpọkọta ndị Juda na ndị Izrel, ha adịrị n’otu (10, 11)
2
A ga-ata ndị Izrel ahụhụ maka na ha hapụrụ Jehova (1-13)
Ndị Izrel ga-alọghachikwute Jehova, ya abụrụ di ha (14-23)
3
4
5
6
A gwara ndị Izrel ka ha lọghachikwute Jehova (1-3)
Ọ naghị ete aka, ha akwụsị ịhụ Chineke n’anya (4-6)
Omume ha na-eme ihere (7-11)
7
8
9
10
11
12
13
14
A gwara ndị Izrel ka ha lọghachikwute Jehova (1-3)
A ga-agwọ ndị Izrel, ha agaghịzi ahapụ Chineke (4-9)