Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 1964-1965
  • B5 Ụlọikwuu na Nnukwu Onye Nchụàjà

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • B5 Ụlọikwuu na Nnukwu Onye Nchụàjà
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Guzosienụ Ike Hụ Nzọpụta Jehova”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
B5 Ụlọikwuu na Nnukwu Onye Nchụàjà

B5

Ụlọikwuu na Nnukwu Onye Nchụàjà

Nke E Biri Ebi

Ihe Ndị Dị n’Ụlọikwuu A

  1. 1 Igbe (Ọp 25:10-22; 26:33)

  2. 2 Ákwà mgbochi (Ọp 26:31-33)

  3. 3 Ogidi A Na-ekonye Ákwà Mgbochi (Ọp 26:31, 32)

  4. 4 Ebe Nsọ (Ọp 26:33)

  5. 5 Ebe Kacha Nsọ (Ọp 26:33)

  6. 6 Ákwà Ngebichi (Ọp 26:36)

  7. 7 Ogidi A Na-ekonye Ákwà Ngebichi (Ọp 26:37)

  8. 8 Ntọala E Ji Ọla Kọpa Kpụọ (Ọp 26:37)

  9. 9 Ebe Ịchụàjà A Na-amụ Insens (Ọp 30:1-6)

  10. 10 Tebụl Achịcha A Na-enye Chineke (Ọp 25:23-30; 26:35)

  11. 11 Ihe E Ji Adọsa Ọkụ (Ọp 25:31-40; 26:35)

  12. 12 Ákwà Ụlọikwuu E Ji Eri Linin Kpaa (Ọp 26:1-6)

  13. 13 Ákwà Ụlọikwuu E Ji Ajị Ewu Kpaa (Ọp 26:7-13)

  14. 14 Ihe E Ji Akpụkpọ Ebule Rụọ E Ji Ekpuchi Ihe (Ọp 26:14)

  15. 15 Ihe E Ji Akpụkpọ Anụ Sil Rụọ E Ji Ekpuchi Ihe (Ọp 26:14)

  16. 16 Frem Ụlọikwuu (Ọp 26:15-18, 29)

  17. 17 Ntọala E Ji Ọlaọcha Rụọ nke A Kwụnyere Frem (Ọp 26:19-21)

  18. 18 Okporo Osisi (Ọp 26:26-29)

  19. 19 Ntọala E Ji Ọlaọcha Rụọ (Ọp 26:32)

  20. 20 Nnukwu Ite E Ji Ọla Kọpa Kpụọ (Ọp 30:18-21)

  21. 21 Ebe Ịchụàjà nke Àjà A Na-esu Ọkụ (Ọp 27:1-8)

  22. 22 Ogige Ụlọikwuu (Ọp 27:17, 18)

  23. 23 Ọnụ Ụzọ Ogige Ụlọikwuu (Ọp 27:16)

  24. 24 Ákwà Mgbochi E Ji Eri Linin Kpaa (Ọp 27:9-15)

Nnukwu Onye Nchụàjà

Ọpụpụ isi 28 kwuru otú uwe nnukwu onye nchụàjà Izrel na-adị

  • Ákwà Isi (Ọp 28:39)

  • Ihe Àmà Dị Nsọ (Ọp 28:36; 29:6)

  • Nkume Ọnịks (Ọp 28:9)

  • Ụdọ Ígwè (Ọp 28:14)

  • Akpa A Na-anya n’Obi nke E Ji Ekpe Ikpe na Nkume 12 Dị Oké Ọnụ (Ọp 28:15-21)

  • Efọd na Eriri Ya A Kpara Akpa (Ọp 28:6, 8)

  • Uwe Na-acha Anụnụ Anụnụ nke Na-enweghị Aka (Ọp 28:31)

  • Ihe Yiri Mkpụrụ Pomigranet na Mgbịrịgba A Kpanyere n’Ọnụ Ọnụ Ala Uwe (Ọp 28:33-35)

  • Uwe Mwụda Pụrụ Iche E Ji Ezigbo Eri Linin Kpaa (Ọp 28:39)

  • Ị Ga-ahụ Ya n’Ebe E Gosiri Oge Dị Iche Iche

  • 1512 T.O.N.K. A rụchara ụlọikwuu a

  • 1026 T.O.N.K. E nyefere Chineke ụlọ nsọ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya