Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g03 3/8 p. 31
  • “Teta! Zọpụtara Ndụ M!”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Teta! Zọpụtara Ndụ M!”
  • Teta!—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ilekwasịkwu Anya na Bible!
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Nye Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị
    Teta!—2006
  • Ịmata na Ime Ihe Banyere Mgbaàmà Ya
    Teta!—1996
  • “Ikiri Ụwa” Agaa Ụlọ Akwụkwọ
    Teta!—2001
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2003
g03 3/8 p. 31

“Teta! Zọpụtara Ndụ M!”

Ndị na-ebipụta Teta! natara akwụkwọ ozi ekele sitere n’Ịtali. Akụkụ ya ụfọdụ na-agụ, sị:

“Agụwo m Teta! ruo afọ 40, enwekwara m mmasị n’otú ọ na-esi ede banyere isiokwu dịgasị iche iche. N’oge na-adịbeghị anya, anọ m na-arụ ọrụ mgbe afọ na obi malitere igbu m mgbu nke ukwuu. Ekpebiri m ịlawa, ma mgbe ihe mgbu ahụ malitere nke ugboro abụọ, amatara m ihe na-eme m. Echetara m nnọọ otu isiokwu dị na Teta! bụ́ nke kọwara mgbaàmà nke nkụchi obi.a Ekpebiri m ịga ụlọ ọgwụ. M ka nọ n’ọnụ ụlọ nchere mgbe isi m kụdara n’otu akụkụ, m wee tụbọọ. A gwara m banyere nke a n’echi ya n’ọnụ ụlọ a na-enye nlekọta kpụ ọkụ n’ọnụ.

“Ndụ m dị taa bụ n’ihi ime ihe ngwa ngwa nke ndị dọkịta nwere nkà. Ma ekele aghaghịkwa ịgara magazin unu, bụ́ nke nyere ihe ọmụma nke nyeere m aka ime mkpebi ezi uche dị na ya ịga ụlọ ọgwụ. Teta! zọpụtara ndụ m!”

[Ihe e dere n’ala ala peeji]

a Lee mbipụta anyị nke December 8, 1996, peeji nke 6.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya