Ndepụta Ntụaka Isiokwu Dị Iche Iche Maka Mpịakọta Nke 86 Nke Teta!
AHỤ́ IKE NA ỌGWỤ
Anwụrụ Ọkụ Na-egbu Mmadụ (ihe ndị e ji emenwu ọkụ), 6/8
Chebe Ezé Gị, 11/8
Iji Ihu Ọchị Anagide Ọrịa, 5/8
Ịghọta Ọnọdụ Dọkịta Gị Nọ na Ya, 2/8
Ịṅụ Mmanya Na-aba n’Anya n’Ụzọ Na-adịghị Mma, 10/8
Mmega Ahụ́, 6/8
Nchegbu, 2/8
AKỤKỌ NDỤ
Anyị Chọtara Ihe Ka Mma (F. Del Rosario de Páez), 9/8
Ekpebisiri M Ike Ijere Chineke Ozi n’Agbanyeghị Nkwarụ (K. N’Guessan), 12/8
Ekpebisiri M Ike Iru Ihe Mgbaru Ọsọ M (M. Serna), 7/8
Emeriri M Ihe Ịma Aka nke Ijere Chineke Ozi (I. Mikitkov), 6/8
Obi Dị M Ụtọ Itinyekwu Mgbalị (C. Vavy), 3/8
ANỤMANỤ NA AKỤ́KỤ́
Galik, 10/8
Otu Nza Merụrụ Ahụ́ Enweta Ebe Obibi Ọhụrụ, 11/8
Tomato, 3/8
ECHICHE NKE BIBLE
Bible Ọ̀ Na-akpa Ókè Megide Ụmụ Nwanyị? 11/8
Chineke Ọ̀ Na-emenyere Mba Ụfọdụ Karịa Ibe Ha? 12/8
Chineke Ọ̀ Nọ Ebe Nile? 3/8
È Kwesịrị Iji Ihe Oyiyi Eme Ihe n’Ofufe, 5/8
Ike Eluigwe Ọ̀ Bụ Ụzọ Ị Pụrụ Isi Mata Ihe Ọdịnihu Gị Ga-abụ? 8/8
Ì Kwesịrị Ikpegara Vegin Meri Ekpere? 9/8
Ì Kwesịrị Ịtụ Ụjọ Amagedọn? 7/8
Ilebara Ụmụaka Anya Otú Ahụ́ Ha Chọrọ, 2/8
Mmadụ Ịdị Nwayọọ Ọ̀ Pụtara na Ọ Dịghị Ike? 1/8
Nwoke na Nwoke Ma Ọ Bụ Nwanyị na Nwanyị Ịlụ Onwe Ha, 4/8
Ò Kwesịrị Ka Ụmụ Nwanyị Na-ezo Mma Ha? 10/8
Ọ̀ Dị Njọ Inwe Oké Ọchịchọ? 6/8
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Ebe Obibi Dị Ọcha, 6/8
Ekwe Ntị—Ọ̀ Bara Uru Ka Ọ̀ Na-emebi Ihe? 3/8
Inwe Ọtụtụ Ihe A Ga-esi na Ha Họrọ Ihe, Ọ̀ Na-eme Ka A Ghara Inwecha Afọ Ojuju? 12/8
Ị̀ Maara? 2/8, 4/8, 6/8, 8/8, 10/8, 12/8
Ịzụ Fụlawa Ga-adị Gị Mma n’Ahụ́, 6/8
Mmanụ Aṅụ—Onyinye Aṅụ Na-enye, 8/8
‘Ọ Dị M Ka Ya Bụrụ na M Mere Ihe A Tupu Ugbu A’ (egwuregwu vidio), 9/8
Ugwu—Ha Dị Mkpa ná Ndụ, 4/8
Ụlọ Ọrụ nke Na-akpata Ọnwụ, 1/8
MBA DỊ ICHE ICHE NA NDỊ MMADỤ
Achịcha Tapioca—Nri Ụtọ Ndị Brazil, 9/8
Galik (Dominican Republic), 10/8
Hanbok—Ejiji Ndị Korea, 2/8
Ichete Mmiri Ozuzo (India), 7/8
Kalenda Ndị Maya, 4/8
Mgbe A Kwafuru Ọbara n’Aha Kraịst (Mexico), 9/8
Nairobi—“Ebe E Nwere Mmiri Oyi,” 1/8
Ndagwurugwu Ngorongoro (Tanzania), 1/8
“Okwu Rere Ure Adịghị” (Ndị Apache), 7/8
MMEKỌRỊTA MMADỤ NA IBE YA
Inyere Ndị Ntorobịa Nọ ná Nsogbu Aka, 4/8
Ịghọta Ọnọdụ Dọkịta Gị Nọ na Ya, 2/8
Ndị Nne Dị Ka Ndị Na-enye Ọzụzụ, 3/8
Ọ Dị Ndị Ntorobịa Mkpa ‘Iso Ndị Okenye Akpakọrịta,’ 11/8
Ụdị Mma Kasị Mkpa, 1/8
NDỊÀMÀ JEHOVA
‘Achọrọ M Ịmatakwu Banyere Okpukpe M,’ 6/8
Anyị Nwetara Enyemaka Chineke (ịtọrọ mmadụ), 11/8
À Pụrụ Ime Ka Ndị Mkpọrọ Gbanwee?, 4/8
“A Sịkwa Nnọọ na Ndị Mmadụ Maara nke A!” (Dominican Republic), 3/8
A Tụrụ Ha Mkpọrọ, Ma Ha Nweere Onwe Ha! (ógbè gọọmenti Mexico na-enye ndị mmadụ ntaramahụhụ), 3/8
E Mere Ka O Cheta Ihe O Ji Kpọrọ Ihe (Akwụkwọ Onye Ozizi Ukwu Ahụ), 12/8
Igosipụta Ezi Akọ na Uche Na-ewetara Chineke Otuto, 9/8
‘I Kwesịrị Iji nke A Na-eme Ọnụ,’ 9/8
Ịgba Àmà Dị Mma n’Ụlọ Akwụkwọ (Mexico), 10/8
“Ị Hụzielanụ Ihe Nzukọ Jehova Dị Ka Ya” (Finland), 12/8
Ịnagide Mwakpo Ndị Na-eyi Ọha Egwu, 2/8
Mgbakọ Distrikti “Irubere Chineke Isi,” 9/8, 10/8
Ndị Na-eto Eto Gbara Àmà Katara Ahụ́, 9/8
Nkasi Obi Mgbe E Nwere Ọdachi (Spen), 11/8
Otu Isiokwu E Bipụtara n’Oge Gara Aga Emetụ Ọtụtụ Ndị n’Obi, 8/8
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ SỊ
Ebe Ndị A Na-anọ Akparịta Ụka n’Intanet, 10/8, 11/8
Gịnị Ma Ọ Bụrụ na O Kweghị? 1/8
Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịrụ Ọrụ Ọkpụkpụ Aka? 4/8
Iso Ndị Ọjọọ Na-akpakọrịta, 8/8, 9/8
Ịchọ Onye M Ga-alụ n’Intanet, 5/8, 6/8
Mgbe Ndị Ọzọ Kọsaara M Nsogbu Ha, 2/8
Olee Otú M Kwesịrị Isi Mesoo Nwa Agbọghọ nke Gosiri Mmasị n’Ebe M Nọ? 7/8
Olee Otú M Pụrụ Isi Na-achịkwa Mmetụta M? 3/8
Ọ̀ Bụ Iwu na Anyị Ga-emerịrị Ememe Agbamakwụkwọ? 12/8
OKPUKPE
Ànyị Kwesịrị Iji Aha Chineke Eme Ihe? 5/8
Jizọs Kraịst Ọ̀ Bụ Chineke? 5/8
Mgbe A Kwafuru Ọbara n’Aha Kraịst (Mexico), 9/8
Okpukpe Katọlik A Gwakọtara Ọdịnala Africa, 3/8
ỌNỌDỤ AKỤ̀ NA ỤBA NA ỌRỤ
Ịchọta Ọrụ Ma Nọgide na Ya, 7/8
ỌNỌDỤ ỤWA NA IHE NDỊ NA-EME NA YA
Akwụkwọ Akụkọ Ọ̀ Na-emetụta Echiche Gị? 11/8
Enweghị Ebe Obibi, 12/8
Fim, 5/8
Ibi Ndụ n’Atụghị Ụjọ, 8/8
Ime Njem, 9/8
Inye Ijeri Mmadụ Nri, 9/8
Inyeju Ndị Bi n’Obodo Ukwu Afọ, 12/8
Nsogbu Enweghị Ezigbo Ụlọ Bụ́ nke Zuru Ụwa Ọnụ, 10/8
Ntụtụaka, 7/8
Olileanya Ndị Ogbenye, 11/8
Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha, 8/8
Ọnyà nke Ịṅụ Mmanya, 10/8
Ụwa A Na-emebi n’Ụzọ Dị Egwu, 1/8