Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche n’Afọ 2013
E gosiri Ụlọ Nche ndị isiokwu ndị a pụtara na ha n’ebe a
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Nwatakịrị a chụrụ n’ọgbakọ na ndị mụrụ ya hà ga-anọ n’ọmụmụ ihe? 8/15
O “kwusaara ndị mmụọ nọ n’ụlọ mkpọrọ okwu” (1 Pita 3:19), 6/15
Ole ndị bụ “ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke”? (Jen. 6:2, 4), 6/15
AKỤKỌ NDỤ
Anyị Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe n’Agbanyeghị na Anyị Dara Ogbenye (A. Ursu), 9/1
Anyị Kpebisiri Ike Ijere Jehova Ozi n’Agbanyeghị Ebe Ọ Bụ (M. na J. Hartlief), 7/15
Emere M Ka Ozi Jehova Bụrụ Ihe Mbụ ná Ndụ M (B. Walden), 12/1
Irubere Jehova Isi Emeela Ka M Nweta Ọtụtụ Ngọzi (E. Piccioli), 6/15
BAỊBỤL
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
‘M Chesiri Echiche Ike ma Ò Nwere Uru Ndụ M Na-ebi Baara M’ (A. Hancock), 8/1
“O Doola M Anya na Agaghị M Agbanweli Ụwa A” (J. Sylgren), 7/1
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
‘Ekwela Ka E Mee Ka Ị Maa Jijiji Ọsọ Ọsọ Wee Bụrụ Onye Na-enweghị Uche’ 12/15
Ghọta na Jehova Na-eguzosi Ike n’Ihe, Na-agbagharakwa Mmehie, 6/15
Ihe Ndị E Kere Eke Na-eme Ka Anyị Mata Onye Chineke Dị Ndụ Bụ, 10/15
Jiri Okwu Chineke Nyere Onwe Gị Aka, Nyekwara Ndị Ọzọ Aka, 4/15
Ka Anyị Na-echebara Ibe Anyị Echiche, Na-agbarịtakwa Ibe Anyị Ume, 8/15
Na-ekpebi Ime Ihe Ziri Ezi Ka I Nwee Ike Ijidesi Ihe Nketa Gị Ike, 5/15
Ndị Di na Nwunye, Na-ekwurịtanụ Okwu nke Ọma Ka Unu Dịkwuo ná Mma, 5/15
Ndị Nne na Nna na Ndị Bụ́ Ụmụ, Jirinụ Ịhụnanya Na-ekwurịta Okwu, 5/15
“Ònye n’Ezie Bụ Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi, Onye Nwekwara Uche?” 7/15
‘Ọ Dịghị Ihe Na-eme Ka Ndị Hụrụ Jehova n’Anya Sụọ Ngọngọ,’ 3/15
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Ihe Mere na Aha Ụfọdụ Ndị Baịbụl Kọrọ Akụkọ Ha Adịghị na Baịbụl, 8/1
Ọ̀ Bụ n’Oge A Na-ewu Ụlọ Elu Bebel Ka Asụsụ Ndị Anyị Na-asụ Malitere? 9/1
JEHOVA
JIZỌS KRAỊST
NDỊÀMÀ JEHOVA
“Ihe A Na-agaghị Echefu Echefu” (“Ihe Nkiri nke Okike”), 2/15
Onye A Họpụtara Ọhụrụ Ka O Soro n’Òtù Na-achị Isi (M. Sanderson), 7/15
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
Gị na Nwa Gị Na-eto Eto Na-ekwurịta Okwu n’Eseghị Okwu, 11/1
Ihe Di na Nwunye Ga-eme Ka Ha Na-ebi n’Udo ma Ghara Ịhapụ Ibe Ha, 9/1
Malitenụ Mgbe Nwa Unu Bụ Nwa Ọhụrụ Kụziwere Ya Okwu Chineke, 8/15
Ndị Okenye, Ùnu Ga-eme Ka “Mkpụrụ Obi Ike Gwụrụ Nwee Ume”? 6/15
Otú Mmadụ Kwesịrị Isi Na-emeso Ụmụ Di Ya ma Ọ Bụ Ụmụ Nwunye Ya Ihe, 5/1
Pita na Ananayas Ghara Ụgha, Gịnị Ka Ihe Ha Mere Na-akụziri Anyị? 3/1