Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/15 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2015
km 10/15 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ụlọ Nche Nọvemba 1

“Mba abụọ lụwa agha taa, mba nke ọ bụla na-eche na Chineke ga-enyere ha aka ka ha merie. Ì chere na Chineke chọrọ ka ndị mmadụ na-alụ agha? [Chere ka ọ zaa.] Ụlọ Nche a kwuru ihe mere ndị Chineke ji lụọ agha n’oge ochie nakwa otú Chineke ga-esi kwụsị agha n’oge na-adịghị anya.” Gụọ Abụ Ọma 46:9. Nyezie ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!

Teta! Nọvemba–Disemba

“E nweghị onye ga-asị na ego abaghị uru. Ma ì chere na mmadụ ịchụ ego ọnwụ ọnwụ dị mma? [Chere ka ọ zaa.] Ka anyị hụgodị ihe Baịbụl kwuru gbasara ya. [Gụọ 1 Timoti 6:9.] Teta! a kwuru otú anyị kwesịrị isi na-ele ego anya.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya