Ebe Mozis na Erọn nọ n’ihu Fero na-arụ ọrụ ebube
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na ọ bụghị Chineke na-akpata ahụhụ anyị na-ata?
Amaokwu Baịbụl: Jems 1:13
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?
○● NLETAGHACHI
Ajụjụ: Gịnị mere anyị ji ata ahụhụ?
Amaokwu Baịbụl: 1 Jọn 5:19
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú obi na-adị Chineke maka ahụhụ anyị na-ata?