Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w23 Septemba p. 32
  • Ihe Ga-enyere Gị Aka ma Ị Na-eme Nchọnchọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ga-enyere Gị Aka ma Ị Na-eme Nchọnchọ
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
  • Jiri jw.org Na-ezi Ndị Mmadụ Ozi Ọma—“Bụrụ Enyi Jehova”
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Jiri Ihe Dị n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe n’Ịntanet Na-akụziri Ụmụ Gị Ihe
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Chọta Amamihe Ga-abara Gị Uru Kwa Ụbọchị na JW.ORG
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Gịnị Mere Ọtụtụ Ndị Anaghịzi Akwanyere Ndị Ezinụlọ Ha Ùgwù?
    Teta!—2024
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
w23 Septemba p. 32

Ihe Ga-enyere Gị Aka ma Ị Na-eme Nchọnchọ

Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl

Ndị nne na nna nwere nnukwu ọrụ, nke bụ́ ịna-akụziri ụmụ ha banyere Jehova. (Efe. 6:4) Nzukọ Jehova ewepụtala ọtụtụ isiokwu, vidio, na abụ ndị ga-enyere ha aka. Olee otú ị ga-esi jiri ha na-azụ ụmụ gị?

  • Chọpụta ihe ndị e nwere. Ihe niile e wepụtaara ndị na-eto eto dị na jw.org, ma vidio ma ihe ndị e dere ede.a Ị chọọ ịhụ ha, gaa n’ebe e dere “Ihe Baịbụl Na-akụzi,” pịa “Ụmụaka” ma ọ bụ “Ihe Ndị Ga-enyere Ndị Na-eto Eto Aka.”

  • Họrọ ihe ga-akacha baara nwa gị uru. I mepee ebe e dere “Ụmụaka,” i nwere ike ịhọrọ vidio, abụ, na isiokwu ndị i chere ga-abara nwa gị uru. Ị chọọ ịhụ ụfọdụ n’ime ha, gaa n’ebe e dere “Ihe Baịbụl Na-akụzi,” pịa “Ụmụaka,” pịzie “Ihe Ezinụlọ Ga-eji Na-amụ Baịbụl.”

  • Wepụtara ụmụ gị oge. Asịla nwa gị ka naanị ya lee vidio ma ọ bụ dee ihe ndị a na-ede ede naanị ka ọ ghara ịnọ nkịtị. Kama ime otú ahụ, gị na ya kwurịta ihe dị na ya, ma nyere ya aka ịgba mbọ ka ọ bụrụ enyi Jehova.

a Na JW Library®, ị ga-ahụkwa vidio niile na isiokwu ndị e dere ede maka ndị na-eto eto.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya