Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb16 p. 86-p. 87 para. 2
  • Ịzụ na Ire Ihe Ndị Na-eme Ka Nri Tọọ Ụtọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịzụ na Ire Ihe Ndị Na-eme Ka Nri Tọọ Ụtọ
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
yb16 p. 86-p. 87 para. 2
Ihe ndị e ji eme ka nri tọọ ụtọ sí Indoneshia

INDONESHIA

Ịzụ na Ire Ihe Ndị Na-eme Ka Nri Tọọ Ụtọ

N’IHE dị ka narị afọ ise gara aga, ihe na-eme ka nri tọọ ụtọ a na-azụ ma na-ere n’ebe dị iche iche n’ụwa mere ka ọtụtụ mba nwee ego otú ahụ mmanụ ụgbọala na-eme taa. Ụfọdụ n’ime ihe ndị ahụ na-eme ka nri tọọ ụtọ bụ nọtmeg na klovs. Ebe e si enweta ha n’oge ahụ bụ n’agwaetiti ndị a na-akpọ Agwaetiti Spaịz. Ihe a na-akpọ ha ugbu a bụ Maluku na Ebe Ugwu Maluku n’Indoneshia. N’oge ahụ, a na-ereta ihe ndị a na-eme ka nri tọọ ụtọ ezigbo ego na Yurop.

Ndị na-eme nchọpụta aha ha bụ Christopher Columbus, Vasco da Gama, Ferdinand Magellan, Samuel de Champlain, na Henry Hudson chọchara ụzọ ndị ha ga-esi gaa n’Agwaetiti Spaịz. Ọ bụ ebe ndị mmadụ na-achọ ihe ndị e ji eme ka nri tọọ ụtọ sí Indoneshia ka ha nọ mata otú ụwa a dị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya