Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 4
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 4:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 1:2; 2Kọ 5:20
  • +Lu 12:42; 1Kọ 9:17; Kọl 1:25; Taị 1:7
  • +Mt 13:11; Ro 16:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2012, p. 11

    8/1/2000, p. 14-15

1 Ndị Kọrịnt 4:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 24:2
  • +Je 39:9; Ga 3:9; Hib 3:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2012, p. 11-13

1 Ndị Kọrịnt 4:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:17; 1Pi 4:6

1 Ndị Kọrịnt 4:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 27:6; Ọrụ 23:1; 24:16
  • +Ilu 21:2; Ro 14:10; Hib 4:13

1 Ndị Kọrịnt 4:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 7:1
  • +Mal 3:2; Mt 24:3; Mkp 1:10
  • +Ilu 10:9; Mt 10:26; Lu 8:17; 1Ti 5:24
  • +Lu 2:35; 1Te 2:4
  • +Jn 5:44; Ro 2:29; 2Kọ 10:18

1 Ndị Kọrịnt 4:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:12; 3:22
  • +1Kọ 1:31; 2Jn 9; 3Jn 9
  • +Ro 12:3
  • +2Kọ 12:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/2008, p. 7

1 Ndị Kọrịnt 4:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:6
  • +Jn 3:27; Jes 1:17
  • +1Pi 4:10
  • +Ga 6:14

1 Ndị Kọrịnt 4:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 3:17
  • +Mkp 20:4, 6
  • +2Ti 2:12; Mkp 3:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2008, p. 22

    1/15/1994, p. 17-18

1 Ndị Kọrịnt 4:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:32
  • +Ọm 44:22; Ro 8:36; 2Kọ 6:9; Mkp 6:9
  • +Hib 10:33
  • +Efe 6:12; 1Pi 1:12
  • +2Kọ 2:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 24

    9/15/1990, p. 25

    Ozi Alaeze,

    8/2001, p. 1

    Teta!,

    8/8/1998, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 4:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 3:18
  • +Mt 10:16
  • +2Kọ 11:29
  • +1Kọ 10:12
  • +Ga 2:6
  • +Jn 8:49

1 Ndị Kọrịnt 4:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 4:12
  • +2Kọ 11:27
  • +Ro 8:35
  • +Ọrụ 14:19; 23:2; 2Kọ 11:24
  • +Mt 8:20

1 Ndị Kọrịnt 4:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 2:9
  • +Ọrụ 18:3; 20:34; 2Te 3:8
  • +Ọm 109:28; Ro 12:14; 1Pi 3:9
  • +Mt 5:44

1 Ndị Kọrịnt 4:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 2:23
  • +Ákw 3:45

1 Ndị Kọrịnt 4:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 6:13

1 Ndị Kọrịnt 4:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 3:24
  • +3Jn 4
  • +Ga 4:19; 1Te 2:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/1/1993, p. 15

1 Ndị Kọrịnt 4:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:1; Fil 3:17; 1Te 1:6

1 Ndị Kọrịnt 4:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:22; Fil 2:19; 1Te 3:2
  • +2Ti 1:2
  • +Lu 6:40; 2Ti 1:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2018, p. 14

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2017, p. 30-31

1 Ndị Kọrịnt 4:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 3:6

1 Ndị Kọrịnt 4:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:21; Jes 4:15

1 Ndị Kọrịnt 4:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 2:4; 1Te 1:5

1 Ndị Kọrịnt 4:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 10:8; 13:10
  • +Ga 6:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 4:1Lu 1:2; 2Kọ 5:20
1 Kọr. 4:1Lu 12:42; 1Kọ 9:17; Kọl 1:25; Taị 1:7
1 Kọr. 4:1Mt 13:11; Ro 16:25
1 Kọr. 4:2Je 24:2
1 Kọr. 4:2Je 39:9; Ga 3:9; Hib 3:5
1 Kọr. 4:3Mt 10:17; 1Pi 4:6
1 Kọr. 4:4Job 27:6; Ọrụ 23:1; 24:16
1 Kọr. 4:4Ilu 21:2; Ro 14:10; Hib 4:13
1 Kọr. 4:5Mt 7:1
1 Kọr. 4:5Mal 3:2; Mt 24:3; Mkp 1:10
1 Kọr. 4:5Ilu 10:9; Mt 10:26; Lu 8:17; 1Ti 5:24
1 Kọr. 4:5Lu 2:35; 1Te 2:4
1 Kọr. 4:5Jn 5:44; Ro 2:29; 2Kọ 10:18
1 Kọr. 4:61Kọ 1:12; 3:22
1 Kọr. 4:61Kọ 1:31; 2Jn 9; 3Jn 9
1 Kọr. 4:6Ro 12:3
1 Kọr. 4:62Kọ 12:20
1 Kọr. 4:7Ro 12:6
1 Kọr. 4:7Jn 3:27; Jes 1:17
1 Kọr. 4:71Pi 4:10
1 Kọr. 4:7Ga 6:14
1 Kọr. 4:8Mkp 3:17
1 Kọr. 4:8Mkp 20:4, 6
1 Kọr. 4:82Ti 2:12; Mkp 3:21
1 Kọr. 4:91Kọ 15:32
1 Kọr. 4:9Ọm 44:22; Ro 8:36; 2Kọ 6:9; Mkp 6:9
1 Kọr. 4:9Hib 10:33
1 Kọr. 4:9Efe 6:12; 1Pi 1:12
1 Kọr. 4:92Kọ 2:16
1 Kọr. 4:101Kọ 3:18
1 Kọr. 4:10Mt 10:16
1 Kọr. 4:102Kọ 11:29
1 Kọr. 4:101Kọ 10:12
1 Kọr. 4:10Ga 2:6
1 Kọr. 4:10Jn 8:49
1 Kọr. 4:11Fil 4:12
1 Kọr. 4:112Kọ 11:27
1 Kọr. 4:11Ro 8:35
1 Kọr. 4:11Ọrụ 14:19; 23:2; 2Kọ 11:24
1 Kọr. 4:11Mt 8:20
1 Kọr. 4:121Te 2:9
1 Kọr. 4:12Ọrụ 18:3; 20:34; 2Te 3:8
1 Kọr. 4:12Ọm 109:28; Ro 12:14; 1Pi 3:9
1 Kọr. 4:12Mt 5:44
1 Kọr. 4:131Pi 2:23
1 Kọr. 4:13Ákw 3:45
1 Kọr. 4:142Kọ 6:13
1 Kọr. 4:15Ga 3:24
1 Kọr. 4:153Jn 4
1 Kọr. 4:15Ga 4:19; 1Te 2:11
1 Kọr. 4:161Kọ 11:1; Fil 3:17; 1Te 1:6
1 Kọr. 4:17Ọrụ 19:22; Fil 2:19; 1Te 3:2
1 Kọr. 4:172Ti 1:2
1 Kọr. 4:17Lu 6:40; 2Ti 1:13
1 Kọr. 4:181Ti 3:6
1 Kọr. 4:19Ọrụ 18:21; Jes 4:15
1 Kọr. 4:201Kọ 2:4; 1Te 1:5
1 Kọr. 4:212Kọ 10:8; 13:10
1 Kọr. 4:21Ga 6:1
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 4:1-21

1 Ndị Kọrịnt

4 Ka mmadụ were anyị dị ka ndị nọ n’okpuru+ Kraịst na ndị na-elekọta+ ihe nzuzo dị nsọ+ nke Chineke. 2 N’ọnọdụ a, ihe a na-achọkwa n’aka ndị na-elekọta ụlọ+ bụ ka ha bụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+ 3 O nweghị ihe ọ bụụrụ m na unu ma ọ bụ òtù ndị ikpe+ bụ́ mmadụ ga-enyocha m. Anaghịdị m enyocha onwe m. 4 N’ihi na ọ dịghị ihe ọjọọ ọ bụla m maara+ m mere. Ma nke a adịghị egosi na m bụ onye ezi omume, kama, onye na-enyocha m bụ Jehova.+ 5 N’ihi ya, unu ekpela ihe ọ bụla ikpe+ tupu oge a kara aka eruo, ruo mgbe Onyenwe anyị ga-abịa,+ bụ́ onye ga-eme ka ihe nzuzo dị iche iche nke ọchịchịrị pụta ìhè,+ meekwa ka ihe e bu n’obi pụta ìhè,+ mgbe ahụkwa ka onye ọ bụla ga-enweta otuto ya site n’aka Chineke.+

6 Ụmụnna m, ekwuru m ihe ndị a site n’iji mụ onwe m na Apọlọs+ mee ihe atụ maka ọdịmma unu, ka unu wee jiri anyị mụta ụkpụrụ a: “Unu agabigala ihe e dere ede,”+ ka e wee ghara ịfụli unu elu+ n’otu n’otu, unu ewee na-eche na otu onye ka onye ọzọ mma.+ 7 N’ihi na ònye mere ka ị dị iche+ n’ebe onye ọzọ nọ? N’ezie, olee ihe i nwere nke a na-enyeghị gị enye?+ Ma, ọ bụrụ na e nyere gị ya enye n’ezie,+ gịnị mere i ji na-anya isi+ dị ka à ga-asị na e nyeghị gị ya enye?

8 Afọ ò juworị unu? Ùnu abaworị ọgaranya?+ Ùnu amalitewo ịchị achị dị ka ndị eze+ hapụ anyị? Ọ dị m ka ya bụrụ na unu amalitewo ịchị achị dị ka ndị eze, ka anyị wee soro unu na-achị achị dị ka ndị eze.+ 9 N’ihi na o yiri m ka Chineke edebewo anyị bụ́ ndịozi ịbụ ndị ikpeazụ n’ihe ngosi+ dị ka ndị a mara ikpe ọnwụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ihe nkiri n’ebe a na-eme ihe ngosi,+ n’anya ụwa, n’anya ndị mmụọ ozi,+ nakwa n’anya ụmụ mmadụ.+ 10 Anyị bụ ndị nzuzu+ n’ihi Kraịst, ma unu nwere uche+ n’ime Kraịst; anyị adịghị ike,+ ma unu dị ike;+ unu nwere ezi aha,+ ma a dịghị enye anyị nsọpụrụ.+ 11 Ruo oge awa a, anyị na-anọ agụụ,+ akpịrị na-akpọkwa anyị nkụ,+ anyị yikwa ákwà na-adịghị ekpuchicha anyị ahụ́,+ a na-akụkwa anyị ọkpọ,+ anyị bụkwa ndị na-enweghị ebe obibi,+ 12 anyị na-adọgbu onwe anyị n’ọrụ,+ anyị jikwa aka anyị na-arụ ọrụ.+ Mgbe a na-ekwujọ anyị, anyị na-agọzi agọzi;+ mgbe a na-akpagbu anyị, anyị na-atachi obi;+ 13 mgbe a na-ekwutọ anyị, anyị na-arịọsi arịrịọ ike;+ ruo ugbu a, anyị dị ka ihe ụwa kpofuru ekpofu, ihe e si n’ihe niile wụfuo.+

14 Ana m ede ihe ndị a, ọ bụghị iji menye unu ihere, kama iji dụọ unu ọdụ dị ka ụmụ m m hụrụ n’anya.+ 15 N’ihi na ọ bụ ezie na unu pụrụ inwe puku ndị nduzi iri+ n’ime Kraịst, n’ezie, unu enweghị ọtụtụ nna;+ n’ihi na n’ime Kraịst Jizọs, aghọwo m nna unu site n’ozi ọma.+ 16 Ya mere, ana m arịọsi unu arịrịọ ike, bụrụnụ ndị na-eṅomi m.+ 17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile.

18 Ụfọdụ na-afụli onwe ha elu+ dị ka à ga-asị n’ezie na agaghị m abịakwute unu. 19 Ma m ga-abịakwute unu n’oge na-adịghị anya ma ọ bụrụ uche Jehova,+ m ga-amatakwa, ọ bụghị okwu ọnụ nke ndị ahụ na-afụli onwe ha elu, kama ike ha. 20 N’ihi na alaeze Chineke dabeere, ọ bụghị n’okwu ọnụ, kama n’ike.+ 21 Gịnị ka unu chọrọ? Ọ̀ bụ ka m jiri ụtarị bịakwute unu,+ ka ọ̀ bụ ka m jiri ịhụnanya na mmụọ dị nwayọọ?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya