1 Ndị Kọrịnt 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụrụnụ ndị na-eṅomi m, ọbụna dị ka m bụ onye na-eṅomi Kraịst.+ Ndị Filipaị 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụnna m, bụrụnụ ndị dị n’otu n’iṅomi m,+ na-elegidekwanụ anya ná ndị na-eje ije dị ka ihe nlereanya anyị hapụụrụ unu si dị.+ 1 Ndị Tesalonaịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 unu ghọkwara ndị na-eṅomi+ anyị na ndị na-eṅomi Onyenwe anyị,+ ebe unu ji ọṅụ nke mmụọ nsọ+ na-enye nabata okwu Chineke mgbe unu nọ ná mkpagbu dị ukwuu,+
17 Ụmụnna m, bụrụnụ ndị dị n’otu n’iṅomi m,+ na-elegidekwanụ anya ná ndị na-eje ije dị ka ihe nlereanya anyị hapụụrụ unu si dị.+
6 unu ghọkwara ndị na-eṅomi+ anyị na ndị na-eṅomi Onyenwe anyị,+ ebe unu ji ọṅụ nke mmụọ nsọ+ na-enye nabata okwu Chineke mgbe unu nọ ná mkpagbu dị ukwuu,+