Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 8
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Kọrịnt 8:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:20
  • +Ro 14:14; 1Kọ 8:10
  • +1Kọ 8:13; 13:5; Efe 3:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2018, p. 12-16

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2017, p. 29

    Teta!,

    1/2009, p. 8

    Ụlọ Nche,

    1/1/2001, p. 9

    11/15/1992, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 8:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 6:3
  • +1Ti 6:4

1 Ndị Kọrịnt 8:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 4:8
  • +Ọp 33:12; Ne 1:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2019, p. 12

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2018, p. 8

1 Ndị Kọrịnt 8:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:18
  • +Di 32:21; 2Ez 19:18; Aịz 44:10; Jer 16:20
  • +Di 6:4; 32:39; Efe 4:6

1 Ndị Kọrịnt 8:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 82:1; Jn 10:35
  • +Ọm 8:5; Hib 2:7
  • +Ọm 82:6
  • +Ọm 136:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1992, p. 3-4

    12/1/1990, p. 3-5

1 Ndị Kọrịnt 8:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 2:5
  • +Mal 2:10; Mt 23:9
  • +Ọrụ 17:28; Ro 11:36
  • +Efe 4:5
  • +Fil 2:11
  • +Jn 1:3; Kọl 1:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Atọ n’Ime Otu, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 8:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:14; 1Kọ 10:27
  • +1Kọ 10:28
  • +Ro 14:23

1 Ndị Kọrịnt 8:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:17
  • +Hib 13:9

1 Ndị Kọrịnt 8:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:13, 20

1 Ndị Kọrịnt 8:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 2:14

1 Ndị Kọrịnt 8:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 20:28; Ro 14:15

1 Ndị Kọrịnt 8:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:29

1 Ndị Kọrịnt 8:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:15
  • +Mt 18:6; Ro 14:21; 2Kọ 11:29

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 8:1Ọrụ 15:20
1 Kọr. 8:1Ro 14:14; 1Kọ 8:10
1 Kọr. 8:11Kọ 8:13; 13:5; Efe 3:19
1 Kọr. 8:2Ga 6:3
1 Kọr. 8:21Ti 6:4
1 Kọr. 8:31Jn 4:8
1 Kọr. 8:3Ọp 33:12; Ne 1:7
1 Kọr. 8:41Kọ 10:18
1 Kọr. 8:4Di 32:21; 2Ez 19:18; Aịz 44:10; Jer 16:20
1 Kọr. 8:4Di 6:4; 32:39; Efe 4:6
1 Kọr. 8:5Ọm 82:1; Jn 10:35
1 Kọr. 8:5Ọm 8:5; Hib 2:7
1 Kọr. 8:5Ọm 82:6
1 Kọr. 8:5Ọm 136:3
1 Kọr. 8:61Ti 2:5
1 Kọr. 8:6Mal 2:10; Mt 23:9
1 Kọr. 8:6Ọrụ 17:28; Ro 11:36
1 Kọr. 8:6Efe 4:5
1 Kọr. 8:6Fil 2:11
1 Kọr. 8:6Jn 1:3; Kọl 1:16
1 Kọr. 8:7Ro 14:14; 1Kọ 10:27
1 Kọr. 8:71Kọ 10:28
1 Kọr. 8:7Ro 14:23
1 Kọr. 8:8Ro 14:17
1 Kọr. 8:8Hib 13:9
1 Kọr. 8:9Ro 14:13, 20
1 Kọr. 8:10Mkp 2:14
1 Kọr. 8:11Mt 20:28; Ro 14:15
1 Kọr. 8:121Kọ 10:29
1 Kọr. 8:13Ro 14:15
1 Kọr. 8:13Mt 18:6; Ro 14:21; 2Kọ 11:29
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Kọrịnt 8:1-13

1 Ndị Kọrịnt

8 N’ihe banyere ihe oriri e ji chụọrọ arụsị+ àjà: anyị maara na anyị niile nwere ihe ọmụma.+ Ihe ọmụma na-afụli elu, ma ịhụnanya na-ewuli elu.+ 2 Ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ya amatawo ihe ọ bụla,+ ọ mabeghị ya otú o kwesịrị ịmara ya.+ 3 Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla hụrụ Chineke n’anya,+ onye a bụ onye Ọ maara.+

4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+ 5 N’ihi na ọ bụ ezie na e nwere ndị a na-akpọ “chi,”+ ma ọ̀ bụ n’eluigwe+ ma ọ bụ n’ụwa,+ dị nnọọ ka e nwere ọtụtụ “chi” na ọtụtụ “ndị nwe mmadụ,”+ 6 n’ebe anyị nọ, otu Chineke dị,+ bụ́ Nna,+ onye ihe niile si n’aka ya dịrị, anyị onwe anyị dịkwaara ya;+ otu Onyenwe anyị dịkwa,+ bụ́ Jizọs Kraịst,+ onye e si n’aka ya mee ka ihe niile dịrị,+ anyị onwe anyị sikwa n’aka ya.

7 Otú ọ dị, ọ bụghị mmadụ niile nwere ihe ọmụma a;+ ma ụfọdụ ndị, ebe ọ bụ na arụsị maara ha ahụ́ ruo ugbu a, ha na-eri ihe oriri dị ka ihe e ji chụọrọ arụsị àjà,+ e merụwokwa+ akọ na uche ha, ebe ọ na-adịghị ike. 8 Ma ihe oriri agaghị eme ka anyị nweta ihu ọma Chineke;+ ọ bụrụ na anyị erighị ihe, anyị abụghị ndị na-erughị eru, ọ bụrụ na anyị erie ihe, ọ dịghịkwa uru ọ bụla anyị ritere.+ 9 Ma na-elezinụ anya ka ikike a unu nwere ghara isi n’ụzọ ọ bụla ghọọrọ ndị na-adịghị ike+ ihe ịsụ ngọngọ. 10 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla ahụ gị, gị onye nwere ihe ọmụma, ka ị nọ na-eri nri n’ụlọ arụsị, ọ̀ bụ na a gaghị akpali akọ na uche onye ahụ na-adịghị ike nke ga-eme ka o rie ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà?+ 11 N’ezie, site n’ihe ọmụma gị, a na-ebibi onye ahụ na-adịghị ike, bụ́ nwanna gị onye Kraịst nwụrụ n’ihi ya.+ 12 Ma mgbe unu si otú a na-emehie ụmụnna unu, na-emebikwa akọ na uche+ ha nke na-adịghị ike, unu na-emehie Kraịst. 13 Ya mere, ọ bụrụ na ihe oriri na-eme ka nwanna m sụọ ngọngọ,+ m gaghị atakwa anụ ọzọ ma ọlị, ka m wee ghara ime ka nwanna m sụọ ngọngọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya