Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 4
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

2 Ndị Kọrịnt 4:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 11:13; 1Ti 1:12
  • +Ọrụ 9:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 14-15

    7/15/1990, p. 18

2 Ndị Kọrịnt 4:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:21
  • +2Kọ 2:17; 6:3; 8:20; Ga 1:9
  • +2Kọ 6:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 14-15

    10/1/1997, p. 18-20

    5/1/1997, p. 6-7

    7/15/1990, p. 18

    Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 153

2 Ndị Kọrịnt 4:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 2:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2005, p. 21-22

    7/15/1990, p. 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:30; Efe 2:2; 1Jn 5:19
  • +2Kọ 11:14
  • +Mt 5:14
  • +1Ti 1:11
  • +Kọl 1:15; Hib 1:3
  • +Aịz 60:2; Jn 8:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    5/8/2005, p. 21

    Ụlọ Nche,

    11/1/1990, p. 13-15

    7/15/1990, p. 17, 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:23
  • +Mt 20:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:3
  • +Jn 17:3
  • +1Pi 2:9
  • +2Pi 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2004, p. 16-17

    3/1/2002, p. 8

    7/15/1990, p. 17, 18-19

2 Ndị Kọrịnt 4:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 4:1
  • +Ọrụ 9:15; 1Te 4:4
  • +Ọm 8:4; Aịz 64:8; 1Kọ 15:47
  • +Efe 1:19
  • +1Kọ 2:5
  • +2Kọ 12:9; Fil 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2017, p. 10-11

    Lọghachikwute Jehova, p. 6

    Ụlọ Nche,

    2/1/2012, p. 28-29

    7/1/2000, p. 18

    3/15/1999, p. 11

    2/1/1999, p. 14

    2/1/1992, p. 32

    7/15/1990, p. 15-16, 19

    Ozi Alaeze,

    2/2007, p. 1

    1/1998, p. 1

2 Ndị Kọrịnt 4:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 7:5
  • +Ọm 7:1; 1Kọ 10:13

2 Ndị Kọrịnt 4:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 13:5
  • +Ọrụ 14:19
  • +Mkp 2:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1990, p. 5

2 Ndị Kọrịnt 4:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:38; Fil 3:10; 1Pi 4:13
  • +Ọrụ 4:13

2 Ndị Kọrịnt 4:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:36; 1Kọ 4:9; 15:31
  • +2Kọ 6:9

2 Ndị Kọrịnt 4:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 2:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1990, p. 19-20

2 Ndị Kọrịnt 4:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 116:10

2 Ndị Kọrịnt 4:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:11; 1Kọ 6:14

2 Ndị Kọrịnt 4:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 3:21
  • +2Ti 2:10

2 Ndị Kọrịnt 4:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 7:22; Kọl 3:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    5/2019, p. 2

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 28

    8/15/2004, p. 25

    5/15/1996, p. 32

2 Ndị Kọrịnt 4:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 1:6
  • +Mt 5:12; Ro 8:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1996, p. 27-28

2 Ndị Kọrịnt 4:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:34; 2Kọ 5:7; Hib 11:1
  • +Ọm 37:10; Jes 1:11
  • +Da 7:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2020, p. 26-31

    Ezigbo Ofufe, p. 36

    Ụlọ Nche,

    2/15/1996, p. 27-29

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 4:1Ro 11:13; 1Ti 1:12
2 Kọr. 4:1Ọrụ 9:15
2 Kọr. 4:2Ro 6:21
2 Kọr. 4:22Kọ 2:17; 6:3; 8:20; Ga 1:9
2 Kọr. 4:22Kọ 6:4
2 Kọr. 4:32Kọ 2:15
2 Kọr. 4:4Jn 14:30; Efe 2:2; 1Jn 5:19
2 Kọr. 4:42Kọ 11:14
2 Kọr. 4:4Mt 5:14
2 Kọr. 4:41Ti 1:11
2 Kọr. 4:4Kọl 1:15; Hib 1:3
2 Kọr. 4:4Aịz 60:2; Jn 8:12
2 Kọr. 4:51Kọ 1:23
2 Kọr. 4:5Mt 20:27
2 Kọr. 4:6Je 1:3
2 Kọr. 4:6Jn 17:3
2 Kọr. 4:61Pi 2:9
2 Kọr. 4:62Pi 1:3
2 Kọr. 4:72Kọ 4:1
2 Kọr. 4:7Ọrụ 9:15; 1Te 4:4
2 Kọr. 4:7Ọm 8:4; Aịz 64:8; 1Kọ 15:47
2 Kọr. 4:7Efe 1:19
2 Kọr. 4:71Kọ 2:5
2 Kọr. 4:72Kọ 12:9; Fil 4:13
2 Kọr. 4:82Kọ 7:5
2 Kọr. 4:8Ọm 7:1; 1Kọ 10:13
2 Kọr. 4:9Hib 13:5
2 Kọr. 4:9Ọrụ 14:19
2 Kọr. 4:9Mkp 2:10
2 Kọr. 4:10Ro 8:38; Fil 3:10; 1Pi 4:13
2 Kọr. 4:10Ọrụ 4:13
2 Kọr. 4:11Ro 8:36; 1Kọ 4:9; 15:31
2 Kọr. 4:112Kọ 6:9
2 Kọr. 4:122Kọ 2:16
2 Kọr. 4:13Ọm 116:10
2 Kọr. 4:14Ro 8:11; 1Kọ 6:14
2 Kọr. 4:151Kọ 3:21
2 Kọr. 4:152Ti 2:10
2 Kọr. 4:16Ro 7:22; Kọl 3:10
2 Kọr. 4:171Pi 1:6
2 Kọr. 4:17Mt 5:12; Ro 8:18
2 Kọr. 4:18Ro 8:34; 2Kọ 5:7; Hib 11:1
2 Kọr. 4:18Ọm 37:10; Jes 1:11
2 Kọr. 4:18Da 7:27
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
2 Ndị Kọrịnt 4:1-18

2 Ndị Kọrịnt

4 Ọ bụ ya mere na, ebe anyị nwere ozi a+ dị ka ebere e meere anyị si dị,+ anyị adịghị ada mbà; 2 ma anyị ajụwo omume nzuzo ndị na-eme ihere,+ anyị adịghị eje ije n’aghụghọ, anyị adịghịkwa agwagbu okwu Chineke,+ kama site n’ime ka eziokwu ahụ pụta ìhè, n’ihu Chineke, anyị na-eme ihe n’ụzọ ga-adị akọ na uche mmadụ niile mma.+ 3 Ma, ọ bụrụ na e kpuchiri ozi ọma anyị na-ezisa ihe, ọ bụ n’etiti ndị na-ala n’iyi+ ka e kpuchiri ya ihe, 4 ndị ọ bụ n’etiti ha ka chi nke usoro ihe a+ meworo ka uche ndị na-ekweghị ekwe+ kpuo ìsì, ka ìhè+ nke ozi ọma ahụ dị ebube+ banyere Kraịst, onye bụ́ onyinyo+ Chineke, wee ghara inwukwasị ha.+ 5 N’ihi na ọ bụghị onwe anyị ka anyị na-ekwusa, kama ọ bụ Kraịst Jizọs, na ọ bụ Onyenwe anyị,+ nakwa na anyị onwe anyị bụ ndị ohu+ unu n’ihi Jizọs. 6 N’ihi na ọ bụ Chineke sịrị: “Ka ìhè nwupụta n’ọchịchịrị,”+ ya onwe ya enwuwokwa n’obi anyị iji were ihe ọmụma ahụ dị ebube+ banyere Chineke mee ka ìhè dịrị+ na ha site n’ihu Kraịst.+

7 Otú ọ dị, anyị nwere akụ̀ a+ n’arịa+ e ji ụrọ kpụọ,+ ka ike+ karịrị ike nkịtị wee bụrụ nke Chineke,+ n’abụghịkwa nke si n’aka anyị onwe anyị.+ 8 A na-akpagide anyị n’ụzọ niile,+ ma a kpagideghị anyị nke na anyị enweghị ike imegharị ahụ́; anyị na-enwe mgbagwoju anya, ma ọ bụghị n’enwetụghị ụzọ mgbapụ;+ 9 a na-akpagbu anyị, ma a dịghị ahapụ anyị;+ a na-akwada anyị,+ ma a dịghị ebibi anyị.+ 10 N’ebe niile, anyị na-edi mgbe niile n’ahụ́ anyị mmeso na-eweta ọnwụ nke e mesoro Jizọs,+ ka e wee mee ka ndụ Jizọs pụtakwa ìhè n’ahụ́ anyị.+ 11 N’ihi na a na-eme ka anyị bụ́ ndị dị ndụ na-eche ọnwụ ihu+ mgbe niile n’ihi Jizọs, ka e wee mee ka ndụ Jizọs pụtakwa ìhè n’anụ ahụ́ anyị nke pụrụ ịnwụ anwụ.+ 12 Ya mere, ọnwụ nọ n’ọrụ n’ime anyị, ma ndụ nọ n’ọrụ n’ime unu.+

13 Ma n’ihi na anyị nwere otu mmụọ nke okwukwe ahụ dị ka nke ahụ e dere banyere ya, sị: “Enwere m okwukwe, ya mere, ekwuru m okwu,”+ anyị onwe anyị nwekwara okwukwe, ya mere, anyị na-ekwu okwu, 14 ebe anyị maara na onye ahụ kpọlitere Jizọs ga-akpọlitekọkwa anyị na Jizọs, ọ ga-echekwa anyị na unu+ n’ihu ya onwe ya. 15 N’ihi na ihe niile bụ maka ọdịmma unu,+ ka obiọma na-erughịrị mmadụ nke e mere ka ọ mụbaa wee dị ukwuu n’ihi ekele nke ọtụtụ ndị ọzọ na-enye iji wetara Chineke otuto.+

16 Ya mere, anyị adịghị ada mbà, kama ọ bụrụgodị na mmadụ anyị bụ n’elu ahụ́ na-ala n’iyi, n’ezie, a na-eme ka mmadụ anyị bụ n’ime dị ọhụrụ+ kwa ụbọchị. 17 N’ihi na ọ bụ ezie na mkpagbu ahụ na-adịru nwa oge,+ dịkwa mfe, ọ na-arụpụtara anyị ebube nke na-adịwanye ukwuu, nke na-adịrukwa mgbe ebighị ebi;+ 18 ebe anyị lekwasịrị anya, ọ bụghị n’ihe a na-ahụ anya, kama n’ihe a na-adịghị ahụ anya.+ N’ihi na ihe a na-ahụ anya na-adịru nwa oge,+ ma ihe a na-adịghị ahụ anya na-adịru mgbe ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya