Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 5
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

2 Ndị Kọrịnt 5:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Pi 1:14
  • +Ek 12:3; 2Kọ 4:7
  • +2Pi 1:13
  • +1Kọ 15:48, 50; Fil 3:21
  • +Lu 16:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1998, p. 15-16

    3/1/1995, p. 30

2 Ndị Kọrịnt 5:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:23
  • +Ro 6:4; 1Kọ 15:48

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1998, p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 5:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 3:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1998, p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 5:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 15:43; Fil 1:21
  • +1Kọ 15:53; 1Pi 1:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2020, p. 23

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 18

    Ụlọ Nche,

    2/15/1998, p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 5:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:10
  • +2Kọ 1:22; Efe 1:14
  • +Ro 8:23; 1Kọ 12:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 15-16

    Ụlọ Nche,

    2/15/1998, p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 5:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:3

2 Ndị Kọrịnt 5:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:24; 2Kọ 4:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2005, p. 16-20

    1/15/1998, p. 8-13

    Ozi Alaeze,

    9/1996, p. 1

2 Ndị Kọrịnt 5:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 1:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/1998, p. 15-16

    3/1/1995, p. 30

2 Ndị Kọrịnt 5:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 1:24
  • +Ọrụ 10:35

2 Ndị Kọrịnt 5:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:31
  • +Kọl 3:24; Mkp 22:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1998, p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 5:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 10:31; 1Pi 1:17
  • +Ọrụ 18:4
  • +2Kọ 4:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1998, p. 15-16

2 Ndị Kọrịnt 5:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 3:1; 10:12
  • +2Kọ 1:14
  • +Jer 9:23; 2Kọ 10:10
  • +Jer 9:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1998, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 5:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:1, 16
  • +2Kọ 12:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1998, p. 16

2 Ndị Kọrịnt 5:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 53:10; Mt 20:28; 1Ti 2:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 10-11

    Ụlọ Nche,

    6/1/2010, p. 9

    5/15/2010, p. 26-27

    3/15/2005, p. 14

    12/15/1998, p. 16

    6/15/1995, p. 14-15

    6/1/1994, p. 15-16

    2/15/1992, p. 14-15

    Teta!,

    10/8/1996, p. 27

2 Ndị Kọrịnt 5:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:7
  • +Ro 6:11
  • +Ọrụ 3:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 28

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 10-11

    Ụlọ Nche,

    6/1/2010, p. 9

    5/15/2010, p. 26-27

    3/15/2005, p. 14

    12/15/1998, p. 16-17

    2/15/1992, p. 14-15

2 Ndị Kọrịnt 5:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 12:50; 2Kọ 7:1; 1Pi 4:6
  • +Mt 23:39
  • +Jn 20:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 28

    12/15/1998, p. 16-17

2 Ndị Kọrịnt 5:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 6:4; Ga 6:15
  • +Aịz 43:18; Efe 4:22
  • +Efe 4:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1998, p. 17

    1/1/1993, p. 5

2 Ndị Kọrịnt 5:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 5:10; Efe 2:16; Kọl 1:20
  • +Ọrụ 20:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 18

    12/15/2010, p. 12-14

    12/15/1998, p. 17-18

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 209-210

2 Ndị Kọrịnt 5:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 3:24
  • +Ọm 37:29; Mkp 21:3
  • +Ro 5:6; 11:15; 1Jn 2:2
  • +Aịz 43:25; Ro 4:25; 5:18
  • +Ọrụ 13:38
  • +Mt 28:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2010, p. 12-13

    12/15/1998, p. 17-18

2 Ndị Kọrịnt 5:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 3:20
  • +Efe 6:20
  • +Mt 25:40
  • +2Kọ 2:14
  • +Mkp 22:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 51-52

    Ụlọ Nche,

    12/15/2010, p. 12-14

    11/1/2002, p. 16

    12/15/1998, p. 17-18

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 60, 64, 67

2 Ndị Kọrịnt 5:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 8:46; Hib 4:15; 7:26
  • +Le 16:21; Hib 9:28
  • +Di 21:23; Ro 1:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2000, p. 18-19

    12/15/1998, p. 18

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 5:12Pi 1:14
2 Kọr. 5:1Ek 12:3; 2Kọ 4:7
2 Kọr. 5:12Pi 1:13
2 Kọr. 5:11Kọ 15:48, 50; Fil 3:21
2 Kọr. 5:1Lu 16:9
2 Kọr. 5:2Ro 8:23
2 Kọr. 5:2Ro 6:4; 1Kọ 15:48
2 Kọr. 5:3Mkp 3:18
2 Kọr. 5:41Kọ 15:43; Fil 1:21
2 Kọr. 5:41Kọ 15:53; 1Pi 1:4
2 Kọr. 5:5Efe 2:10
2 Kọr. 5:52Kọ 1:22; Efe 1:14
2 Kọr. 5:5Ro 8:23; 1Kọ 12:13
2 Kọr. 5:6Jn 14:3
2 Kọr. 5:7Ro 8:24; 2Kọ 4:18
2 Kọr. 5:8Fil 1:23
2 Kọr. 5:9Fil 1:24
2 Kọr. 5:9Ọrụ 10:35
2 Kọr. 5:10Ọrụ 17:31
2 Kọr. 5:10Kọl 3:24; Mkp 22:12
2 Kọr. 5:11Hib 10:31; 1Pi 1:17
2 Kọr. 5:11Ọrụ 18:4
2 Kọr. 5:112Kọ 4:2
2 Kọr. 5:122Kọ 3:1; 10:12
2 Kọr. 5:122Kọ 1:14
2 Kọr. 5:12Jer 9:23; 2Kọ 10:10
2 Kọr. 5:12Jer 9:24
2 Kọr. 5:132Kọ 11:1, 16
2 Kọr. 5:132Kọ 12:6
2 Kọr. 5:14Aịz 53:10; Mt 20:28; 1Ti 2:6
2 Kọr. 5:15Ro 14:7
2 Kọr. 5:15Ro 6:11
2 Kọr. 5:15Ọrụ 3:15
2 Kọr. 5:16Mt 12:50; 2Kọ 7:1; 1Pi 4:6
2 Kọr. 5:16Mt 23:39
2 Kọr. 5:16Jn 20:17
2 Kọr. 5:17Ro 6:4; Ga 6:15
2 Kọr. 5:17Aịz 43:18; Efe 4:22
2 Kọr. 5:17Efe 4:24
2 Kọr. 5:18Ro 5:10; Efe 2:16; Kọl 1:20
2 Kọr. 5:18Ọrụ 20:24
2 Kọr. 5:19Ro 3:24
2 Kọr. 5:19Ọm 37:29; Mkp 21:3
2 Kọr. 5:19Ro 5:6; 11:15; 1Jn 2:2
2 Kọr. 5:19Aịz 43:25; Ro 4:25; 5:18
2 Kọr. 5:19Ọrụ 13:38
2 Kọr. 5:19Mt 28:19
2 Kọr. 5:20Fil 3:20
2 Kọr. 5:20Efe 6:20
2 Kọr. 5:20Mt 25:40
2 Kọr. 5:202Kọ 2:14
2 Kọr. 5:20Mkp 22:17
2 Kọr. 5:21Jn 8:46; Hib 4:15; 7:26
2 Kọr. 5:21Le 16:21; Hib 9:28
2 Kọr. 5:21Di 21:23; Ro 1:17
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
2 Ndị Kọrịnt 5:1-21

2 Ndị Kọrịnt

5 N’ihi na anyị maara na ọ bụrụ na a kwatuo+ ụlọ anyị nke ụwa,+ bụ́ ụlọikwuu a,+ anyị ga-enwe ụlọ nke si n’aka Chineke, bụ́ ụlọ nke a na-ejighị aka wuo,+ nke na-adịru mgbe ebighị ebi+ n’eluigwe. 2 N’ihi na anyị na-asụ ude+ n’ezie n’ime ụlọ obibi a, na-achọsi ike iyiri nke anyị ga-esi n’eluigwe+ nweta, 3 ka o wee bụrụ na, mgbe anyị yirisịịrị ya n’ezie, anyị agaghị abụ ndị gba ọtọ.+ 4 N’eziokwu, anyị ndị nọ n’ụlọikwuu a na-asụ ude, ebe ọ na-anyịgbu anyị; n’ihi na anyị chọrọ, ọ bụghị iyipụ ya, kama iyiri nke ọzọ,+ ka ndụ+ wee loda ihe ahụ nke pụrụ ịnwụ anwụ. 5 Ma onye mere anyị maka ihe a bụ Chineke,+ bụ́ onye nyere anyị ihe àmà+ nke ihe gaje ịbịa, ya bụ, mmụọ nsọ.+

6 Ya mere, anyị na-enwe obi ike mgbe niile, marakwa na, ka anyị nọ n’ebe obibi anyị n’anụ ahụ́, anyị anọghị n’ebe Onyenwe anyị nọ,+ 7 n’ihi na anyị na-eje ije n’okwukwe, ọ bụghị n’ihe anya na-ahụ.+ 8 Ma anyị nwere obi ike, ọ dịkwa anyị ezi mma ka anyị ghara ịnọ n’ahụ́ a, ka anyị gaakwa binyere Onyenwe anyị.+ 9 Ya mere, anyị na-emekwa ka ọ bụrụ nzube anyị, ma ànyị binyeere ya ma ọ bụ na anyị anọghị n’ebe ọ nọ,+ ka anyị bụrụ ndị ọ nabatara.+ 10 N’ihi na a ghaghị ime ka anyị niile pụta ìhè n’ihu oche ikpe Kraịst,+ ka onye ọ bụla wee nweta ụgwọ ọrụ ya maka ihe ndị o ji ahụ́ ya mee, dị ka ihe ndị o mere si dị, ma ọ̀ bụ ihe ọma ma ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+

11 Ya mere, ebe anyị maara na anyị kwesịrị ịtụ egwu+ Onyenwe anyị, anyị na-eme ka ụmụ mmadụ kwere,+ ma e mewo ka anyị pụta ìhè n’anya Chineke. Otú ọ dị, enwere m olileanya na e mewokwa ka anyị pụtara akọ na uche unu+ ìhè. 12 Anyị adịkwaghị agwa unu okwu ọma+ banyere onwe anyị, kama anyị na-enye unu ihe ga-akpali unu iji anyị na-anya isi,+ ka unu wee nwee ihe unu ga-aza ndị na-anya isi n’ihi otú mmadụ dị n’elu ahụ́+ kama ịnya isi n’ihi otú obi mmadụ dị.+ 13 N’ihi na ọ bụrụ na uche ezughị anyị okè,+ ọ bụ maka Chineke; ọ bụrụ na uche zuru anyị okè,+ ọ bụ maka unu. 14 N’ihi na ịhụnanya nke Kraịst nwere na-akpali anyị, n’ihi na ihe anyị kwubiri bụ na otu onye nwụrụ maka mmadụ niile;+ n’ihi ya, mmadụ niile nwụrụ; 15 ọ nwụkwara maka mmadụ niile, ka ndị dị ndụ wee ghara ịdịrị onwe ha ndụ ọzọ,+ kama ka ha dịrị onye ahụ ndụ,+ bụ́ onye nwụrụ n’ihi ha, e wee kpọlite ya.+

16 Ya mere, malite ugbu a gaa n’ihu, anyị amaghị onye ọ bụla dị ka anụ ahụ́ si dị.+ Ọ bụrụgodị na anyị amarawo Kraịst dị ka anụ ahụ́ si dị,+ n’ezie, anyị amakwaghị ya otú ahụ ugbu a.+ 17 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla na Kraịst dị n’otu, ọ bụ ihe e kere ọhụrụ;+ ihe ochie agafewo,+ lee! ọ bụ ihe ọhụrụ dị ugbu a.+ 18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, bụ́ onye mere ka anyị na ya dị ná mma+ site n’aka Kraịst, nyekwa anyị ozi+ nke ime ka a dị ná mma, 19 ya bụ, na Chineke si n’aka Kraịst+ na-eme ka ya+ na ụwa+ dị ná mma, n’agụrụghị ha njehie ha,+ o nyefekwara n’aka anyị okwu+ nke ime ka a dị ná mma.+

20 Ya mere, anyị+ bụ ndị nnọchiteanya+ nọ n’ọnọdụ Kraịst,+ dị ka à ga-asị na Chineke na-arịọsi arịrịọ ike site n’ọnụ anyị.+ Dị ka ndị nọ n’ọnọdụ Kraịst, anyị na-arịọ,+ sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.” 21 Onye ahụ nke na-enweghị mmehie+ ka o mere ka ọ bụrụ mmehie+ n’ihi anyị, ka anyị wee si n’aka ya bụrụ ndị ezi omume+ n’anya Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya