Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 85
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka a nabataghachi ha

        • Chineke ga-agwa ndị ya na udo ga-adịrị ha (8)

        • Ịhụnanya na eziokwu ga-ezute (10)

Abụ Ọma 85:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:19

Abụ Ọma 85:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:42; Joe 2:18
  • +Ezr 2:1; Jer 30:18; Ezi 39:25

Abụ Ọma 85:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “I kpuchiri.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 50:20; Maị 7:18

Abụ Ọma 85:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:9; Aịz 12:1

Abụ Ọma 85:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “kpọghachite.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 80:3, 4

Abụ Ọma 85:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 74:1; 79:5

Abụ Ọma 85:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ezr 3:11; Jer 33:10, 11

Abụ Ọma 85:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gosi anyị ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ákw 3:22

Abụ Ọma 85:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 57:19
  • +Di 8:17, 18; Ọm 78:7

Abụ Ọma 85:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 46:13

Abụ Ọma 85:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:3; Aịz 32:17

Abụ Ọma 85:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ezi omume ga-esi n’eluigwe ledata anya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 26:9; 45:8

Abụ Ọma 85:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ga-eme ka ihe gaziere anyị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 84:11; Jes 1:17
  • +Le 26:4; Ọm 67:6; Aịz 25:6; 30:23

Abụ Ọma 85:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:14

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 85:okwu mmeghe2Ih 20:19
Ọma 85:1Le 26:42; Joe 2:18
Ọma 85:1Ezr 2:1; Jer 30:18; Ezi 39:25
Ọma 85:2Jer 50:20; Maị 7:18
Ọma 85:3Ọm 103:9; Aịz 12:1
Ọma 85:4Ọm 80:3, 4
Ọma 85:5Ọm 74:1; 79:5
Ọma 85:6Ezr 3:11; Jer 33:10, 11
Ọma 85:7Ákw 3:22
Ọma 85:8Aịz 57:19
Ọma 85:8Di 8:17, 18; Ọm 78:7
Ọma 85:9Aịz 46:13
Ọma 85:10Ọm 72:3; Aịz 32:17
Ọma 85:11Aịz 26:9; 45:8
Ọma 85:12Ọm 84:11; Jes 1:17
Ọma 85:12Le 26:4; Ọm 67:6; Aịz 25:6; 30:23
Ọma 85:13Ọm 89:14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 85:1-13

Abụ Ọma

Maka onye na-eduzi abụ. Abụ ụmụ Kora.+

85 Jehova, i meerela ala gị amara.+

Ị kpọghachitere ụmụ Jekọb a dọọrọ n’agha.+

 2 Ị gbagharala ndị gị ihe ọjọọ ha mere.

Ị gbaghaara ha* mmehie ha niile.+ (Sila)

 3 Ị kwụsịrị iwesa ha oké iwe.

I mere ka iwe gị dị ọkụ dajụọ.+

 4 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nabataghachi* anyị,

Biko, ka iwe ị na-ewesa anyị dajụọ.+

 5 Ị̀ ga na-ewesa anyị oké iwe ruo mgbe ebighị ebi?+

Ị̀ ga na-ewesa anyị iwe si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ?

 6 Ọ̀ bụ na ị gaghị eme ka anyị nweghachi ume,

Ka ndị gị wee ṅụrịa ọṅụ n’ihi gị?+

 7 Jehova, biko, gosi na ị hụrụ anyị n’anya,*+

Zọpụtakwa anyị.

 8 M ga-ege ntị n’ihe ezi Chineke bụ́ Jehova na-ekwu,

N’ihi na ọ ga-agwa ndị ya, bụ́ ndị jisiri ya aka ike, na udo ga-adịrị ha,+

Ma ka ha ghara ịtụkwasị onwe ha obi ọzọ.+

 9 N’eziokwu, ọ dị njikere ịzọpụta ndị na-atụ egwu ya,+

Ka e wee na-ahụ ebube ya n’ala anyị.

 10 Ịhụnanya* na eziokwu ga-ezute.

Ezi omume na udo ga-esusu ọnụ.+

 11 Eziokwu ga-adị ebe niile ka à ga-asị na o si n’ala na-epupụta.

Ezi omume Chineke ga-enwu ka ìhè nke na-esi n’eluigwe enwu.*+

 12 N’eziokwu, Jehova ga-enye anyị ihe dị mma,*+

Ala anyị ga-emekwa nri nke ọma.+

 13 Ezi omume ga na-aga n’ihu Chineke,+

Ọ ga-awakwa ụzọ n’ebe Chineke zọrọ ụkwụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya