12 Jehova wee gọzie+ ikpeazụ Job karịa mmalite ya,+ o wee nwee atụrụ dị puku iri na anọ na kamel dị puku isii na puku ehi abụọ e jikọrọ abụọ abụọ nakwa otu puku nne ịnyịnya ibu.
7 Dị ka ihe atụ, ala nke na-aṅụ mmiri ozuzo nke na-ezokwasị ya mgbe mgbe, nke na-epupụtakwa ihe ọkụkụ kwesịrị ekwesị maka ndị ọ bụ n’ihi ha ka e ji kọọ ya,+ na-enweta ngọzi si n’aka Chineke.