27 Ụmụ okoro ahụ wee too, Isọ wee bụrụ nwoke maara otú e si achụ nta,+ nwoke na-aga n’ọhịa, ma Jekọb bụ nwoke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ onye bi n’ụlọikwuu.+
11 Nwaanyị m na-alụ ọhụrụ, ihe si n’egbugbere ọnụ gị na-atasị bụ mmanụ aṅụ nke si n’ụgbụgbọ ya.+ Mmanụ aṅụ+ na mmiri ara ehi dị n’okpuru ire gị, ísì ụtọ nke uwe gị dịkwa ka ísì ụtọ+ Lebanọn.