Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+ Diuterọnọmi 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+
17 I mewokwa ka Jehova kwuo taa na ya ga-abụ Chineke gị mgbe ị na-eje ije n’ụzọ ya ma na-edebe ụkpụrụ+ ya na ihe o nyere n’iwu+ nakwa mkpebi ikpe+ ya, na-egekwa ntị n’olu ya.+