Abụ Ọma 52:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Gịnị mere i ji were ihe ọjọọ na-etu ọnụ, gị onye dị ike?+Obiọma* Chineke na-adịru ogologo ụbọchị dum.+ Jọn 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, Paịlet sịrị ya: “Ị́ chọghị ịtụpụrụ m ọnụ?+ Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n’osisi?”
52 Gịnị mere i ji were ihe ọjọọ na-etu ọnụ, gị onye dị ike?+Obiọma* Chineke na-adịru ogologo ụbọchị dum.+
10 Ya mere, Paịlet sịrị ya: “Ị́ chọghị ịtụpụrụ m ọnụ?+ Ọ̀ bụ na ị maghị na m nwere ikike ịhapụ gị, nweekwa ikike ịkpọgide gị n’osisi?”