34 Kpọtaranụ m nwanne unu nke ọdụdụ, ka m wee mara na unu abụghị ndị nledo kama na unu na-eme ihe n’eziokwu. M ga-akpọnye unu nwanne unu, unu ga na-azụrụkwa ihe n’ala a.’”+
15 “E mesịa, mgbe o nwetara ike ọchịchị wee lọta, o nyere iwu ka a kpọọrọ ya ndị ohu ahụ o nyere ego ọlaọcha ahụ, ka o wee mata ihe ha ritere n’uru n’azụmahịa.+