Jenesis 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ga-ebinyekwara anyị, ala a ga-adịkwara unu. Birinụ zụwa ahịa na ya, nọrọwanụ na ya.”+ Jenesis 42:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ga-akpọtakwara m nwanne unu nke ọdụdụ, ka e wee mara na a pụrụ ịtụkwasị okwu unu obi; unu agaghịkwa anwụ.”+ Ha wee mee otú ahụ. Jems 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, bịanụ, unu ndị na-asị: “Taa ma ọ bụ echi, anyị ga-eje obodo a, nọọkwa otu afọ n’ebe ahụ, anyị ga-azụkwa ahịa, rite uru,”+
20 Unu ga-akpọtakwara m nwanne unu nke ọdụdụ, ka e wee mara na a pụrụ ịtụkwasị okwu unu obi; unu agaghịkwa anwụ.”+ Ha wee mee otú ahụ.
13 Ugbu a, bịanụ, unu ndị na-asị: “Taa ma ọ bụ echi, anyị ga-eje obodo a, nọọkwa otu afọ n’ebe ahụ, anyị ga-azụkwa ahịa, rite uru,”+