Job 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee sị: ‘Ebe a ka ị ga-erute, ị gaghịkwa agabiga ya;+Ebe a kwa ka ebili mmiri gị nke dị nganga ga-ejedebe’?+ Abụ Ọma 104:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gbaga n’ebe ị tọọrọ ya ntọala.Ugwu wee nulite,+Ndagwurugwu* wee gbadaa. Abụ Ọma 136:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Keleenụ Onye setịrị ụwa n’elu mmiri:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
11 M wee sị: ‘Ebe a ka ị ga-erute, ị gaghịkwa agabiga ya;+Ebe a kwa ka ebili mmiri gị nke dị nganga ga-ejedebe’?+