Luk 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe kasị nta kwesịkwara ntụkwasị obi n’oké ihe, onye bụ́ onye ajọ omume n’ihe kasị nta bụkwa onye ajọ omume n’oké ihe.+ Luk 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ sịrị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu! Chịwa obodo iri, n’ihi na i gosiwo na i kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe dị nnọọ nta.’+
10 Onye kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe kasị nta kwesịkwara ntụkwasị obi n’oké ihe, onye bụ́ onye ajọ omume n’ihe kasị nta bụkwa onye ajọ omume n’oké ihe.+
17 Ya mere, ọ sịrị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu! Chịwa obodo iri, n’ihi na i gosiwo na i kwesịrị ntụkwasị obi n’ihe dị nnọọ nta.’+