Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+ 2 Pita 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha nwere anya jupụtara n’ịkwa iko,+ ha enweghị ike isepụ aka ná mmehie,+ ha na-aratakwa mkpụrụ obi ndị na-akwụsighị ike. Ha nwere obi a zụrụ azụ n’anyaukwu.+ Ha bụ ụmụ a bụrụ ọnụ.+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
14 Ha nwere anya jupụtara n’ịkwa iko,+ ha enweghị ike isepụ aka ná mmehie,+ ha na-aratakwa mkpụrụ obi ndị na-akwụsighị ike. Ha nwere obi a zụrụ azụ n’anyaukwu.+ Ha bụ ụmụ a bụrụ ọnụ.+