2 Samuel 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Absalọm dị ndụ, o buuru otu ogidi gwunyere ya onwe ya+ na Ndagwurugwu Eze,+ n’ihi na ọ sịrị: “Enweghị m nwa nwoke nke ga-eme ka a na-echeta aha m.”+ O wee gụọ ogidi ahụ aha ya,+ a na-akpọkwa ya Ihe Ncheta Absalọm ruo taa. Abụ Ọma 49:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+
18 Mgbe Absalọm dị ndụ, o buuru otu ogidi gwunyere ya onwe ya+ na Ndagwurugwu Eze,+ n’ihi na ọ sịrị: “Enweghị m nwa nwoke nke ga-eme ka a na-echeta aha m.”+ O wee gụọ ogidi ahụ aha ya,+ a na-akpọkwa ya Ihe Ncheta Absalọm ruo taa.
11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,+Ka ụlọikwuu ha dịgidekwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Ha agụwo ala ha aha ha.+