Job 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha na-eji obere ịgbà na ụbọ akwara na-agụ egwú,+Ha na-aṅụrịkwa ọṅụ mgbe ha na-anụ ụda ọjà. Abụ Ọma 150:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jirinụ obere ịgbà+ na egwú a na-ete na-agba gburugburu too ya.+Jirinụ ụbọ akwara+ na ọjà too ya.+