Jenesis 42:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga-eji nke a nwalee unu. Dị nnọọ ka Fero dị ndụ, unu agaghị esi ebe a laa ọ gwụla ma nwanne unu nke ọdụdụ ọ̀ bịara ebe a.+ Jenesis 44:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma anyị sịrị, ‘Anyị enweghị ike ịga. Ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoro anyị, anyị ga-aga, n’ihi na anyị apụghị ịhụ ihu nwoke ahụ ma ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoghị anyị.’+
15 A ga-eji nke a nwalee unu. Dị nnọọ ka Fero dị ndụ, unu agaghị esi ebe a laa ọ gwụla ma nwanne unu nke ọdụdụ ọ̀ bịara ebe a.+
26 Ma anyị sịrị, ‘Anyị enweghị ike ịga. Ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoro anyị, anyị ga-aga, n’ihi na anyị apụghị ịhụ ihu nwoke ahụ ma ọ bụrụ na nwanne anyị nke ọdụdụ esoghị anyị.’+