29 Chineke wee sị: “Lee, enyewo m unu ahịhịa ndụ niile na-amị mkpụrụ bụ́ ndị dị n’elu ala dum nakwa osisi ọ bụla nke na-amị mkpụrụ a na-akụ akụ.+ Ka ọ bụrụ ihe oriri unu.+
32 nke bụ́, n’eziokwu, mkpụrụ osisi kasị nta, ma mgbe o toro, ọ na-abụ mkpụrụ akụ́kụ́ kasị ibu ma ghọọ osisi, nke mere na anụ ufe nke eluigwe+ na-abịa wee nweta ebe obibi n’alaka ya.”+