Jenesis 43:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O wee mee ka e si ná nri dị n’ihu ya na-ebugara ha nri, ma ọ na-eme ka ihe a na-ebugara Benjamin jiri okpukpu ise ka nke ndị nke ọzọ niile.+ Ya na ha wee na-eri, na-aṅụ, afọ wee ju ha.+
34 O wee mee ka e si ná nri dị n’ihu ya na-ebugara ha nri, ma ọ na-eme ka ihe a na-ebugara Benjamin jiri okpukpu ise ka nke ndị nke ọzọ niile.+ Ya na ha wee na-eri, na-aṅụ, afọ wee ju ha.+