Jenesis 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 o wee chịrị ìgwè anụ ụlọ ya niile na akụ̀ niile ọ kpatara,+ ìgwè anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka o wee lakwuru Aịzik nna ya n’ala Kenan.+ Jenesis 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 n’ihi na akụ̀ ha adịwo ukwuu nke na ha apụghị ibikọta ọnụ, ala ha biri dị ka ndị ọbịa enweghịkwa ike izuru ha n’ihi ìgwè anụ ụlọ ha.+
18 o wee chịrị ìgwè anụ ụlọ ya niile na akụ̀ niile ọ kpatara,+ ìgwè anụ ụlọ ya ndị o nwetara na Padan-eram, ka o wee lakwuru Aịzik nna ya n’ala Kenan.+
7 n’ihi na akụ̀ ha adịwo ukwuu nke na ha apụghị ibikọta ọnụ, ala ha biri dị ka ndị ọbịa enweghịkwa ike izuru ha n’ihi ìgwè anụ ụlọ ha.+