Hagaị 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mkpụrụ ọ̀ ka dị n’ebe a na-echekwa mkpụrụ?+ Ruokwa ugbu a, osisi vaịn na osisi fig na osisi pọmigranet na osisi oliv amịbeghị mkpụrụ, ka ọ̀ mịwo? Malite taa, m ga-awụkwasị unu ngọzi.’”+ Jems 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụnna m, osisi fig ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ oliv, ka osisi vaịn ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ fig?+ Mmiri nnu apụghịkwa ịgbapụta mmiri na-atọ ụtọ.
19 Mkpụrụ ọ̀ ka dị n’ebe a na-echekwa mkpụrụ?+ Ruokwa ugbu a, osisi vaịn na osisi fig na osisi pọmigranet na osisi oliv amịbeghị mkpụrụ, ka ọ̀ mịwo? Malite taa, m ga-awụkwasị unu ngọzi.’”+
12 Ụmụnna m, osisi fig ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ oliv, ka osisi vaịn ọ̀ pụrụ ịmị mkpụrụ fig?+ Mmiri nnu apụghịkwa ịgbapụta mmiri na-atọ ụtọ.