Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+ Diuterọnọmi 32:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+ Emọs 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.” Ọrụ Ndịozi 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, o nyeghị ya ihe nketa ọ bụla n’ime ya, ee e, ọbụnadị otu amaụkwụ;+ kama o kwere nkwa iwere ya nye ya ka ọ bụrụ nke ya,+ na iwere ya nye mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya,+ mgbe ọ na-enwebeghị nwa.+
13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+
8 Mgbe Onye Kasị Elu nyere mba dị iche iche ihe nketa,+Mgbe o kewara ụmụ Adam, otu onye n’ebe ibe ya nọ,+O wee kpaara ndị dị iche iche ókè+Dị ka ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel si dị.+
15 “‘M ga-akụ ha n’ala ha dị ka mkpụrụ. A gaghị efopụkwa ha ọzọ n’ala ha nke m nyere ha,’+ ka Jehova bụ́ Chineke unu kwuru.”
5 Otú ọ dị, o nyeghị ya ihe nketa ọ bụla n’ime ya, ee e, ọbụnadị otu amaụkwụ;+ kama o kwere nkwa iwere ya nye ya ka ọ bụrụ nke ya,+ na iwere ya nye mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya,+ mgbe ọ na-enwebeghị nwa.+