Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+ Abụ Ọma 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova bụ Onye na-azụ m dị ka atụrụ.+Ọ dịghị ihe ga-akọ m.+ 1 Pita 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.
13 Ma, lee! Jehova guzo n’elu ya, o wee sị:+ “Abụ m Jehova bụ́ Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ala a nke i dina n’elu ya, ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.+
25 N’ihi na unu dị ka atụrụ ndị na-akpafu akpafu;+ ma ugbu a, unu alaghachikwuruwo onye ọzụzụ atụrụ+ na onye nlekọta nke mkpụrụ obi unu.