Diuterọnọmi 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+ Abụ Ọma 81:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga na-enyekwa ha ọka wit kasị mma,+M ga-ejikwa mmanụ aṅụ nke si n’oké nkume nyejuo gị afọ.”+
14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+