Diuterọnọmi 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O kwukwara banyere Josef, sị:+“Ka ala ya na-abụ nke Jehova ji ihe ọma dị iche iche nke eluigwe gọzie,+Bụ́ igirigi,+Na ogbu mmiri nke dị n’ime ala,+ Aịzaya 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+ ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m dum;+ n’ihi na ihe ọmụma Jehova ga-ejupụta ụwa dị ka mmiri si kpuchie oké osimiri.+
13 O kwukwara banyere Josef, sị:+“Ka ala ya na-abụ nke Jehova ji ihe ọma dị iche iche nke eluigwe gọzie,+Bụ́ igirigi,+Na ogbu mmiri nke dị n’ime ala,+
9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+ ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m dum;+ n’ihi na ihe ọmụma Jehova ga-ejupụta ụwa dị ka mmiri si kpuchie oké osimiri.+