Luk 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ha nọ na-eri ihe, ha nọ na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, ndị ikom nọ na-alụ nwunye, a nọkwa na-eke ndị inyom di, ruo ụbọchị ahụ Noa banyere n’ụgbọ, iju mmiri ahụ wee bịa bibie ha niile.+
27 ha nọ na-eri ihe, ha nọ na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, ndị ikom nọ na-alụ nwunye, a nọkwa na-eke ndị inyom di, ruo ụbọchị ahụ Noa banyere n’ụgbọ, iju mmiri ahụ wee bịa bibie ha niile.+