Jenesis 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke wee sị: “Ka e mee ka mmiri ahụ nke dị n’okpuru eluigwe sọkọta ọnụ n’otu ebe, ka ala akọrọ pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ.
9 Chineke wee sị: “Ka e mee ka mmiri ahụ nke dị n’okpuru eluigwe sọkọta ọnụ n’otu ebe, ka ala akọrọ pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ.