19 Jehova bụ́ Chineke jikwa ájá kpụọ anụ ọhịa ọ bụla na anụ ufe ọ bụla nke eluigwe, o wee malite ime ka ha na-abịakwute mmadụ ahụ ka ọ mara ihe ọ ga-agụ nke ọ bụla; ihe ọ bụla mmadụ ahụ gụrụ mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ,+ ya abụrụ aha ya.+
20 Abụọ abụọ n’ime anụ ufe n’ụdị ha dị iche iche nakwa n’ime anụ ụlọ n’ụdị ha dị iche iche,+ nakwa n’ime anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị n’ala n’ụdị ha dị iche iche, ga-abakwuru gị n’ebe ahụ iji chebe ha ndụ.+