Jenesis 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Ebram wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ E mesịa, o wuuru Jehova, bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ. Jenesis 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ikpeazụ, ha rutere n’ebe ahụ ezi Chineke kpọọrọ ya aha, Ebreham wee wuo ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ ma doo nkụ ahụ n’usoro, keekwa Aịzik ụkwụ na aka tụkwasị ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ, n’elu nkụ ahụ.+ Jenesis 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma kpọkuo aha Jehova,+ maakwa ụlọikwuu ya n’ebe ahụ,+ ndị na-ejere Aịzik ozi wee gwuo olulu mmiri n’ebe ahụ.
7 Jehova wee pụta ìhè n’ihu Ebram wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị+ ka m ga-enye ala a.”+ E mesịa, o wuuru Jehova, bụ́ onye pụtara ìhè n’ihu ya, ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.
9 N’ikpeazụ, ha rutere n’ebe ahụ ezi Chineke kpọọrọ ya aha, Ebreham wee wuo ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ ma doo nkụ ahụ n’usoro, keekwa Aịzik ụkwụ na aka tụkwasị ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ, n’elu nkụ ahụ.+
25 O wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma kpọkuo aha Jehova,+ maakwa ụlọikwuu ya n’ebe ahụ,+ ndị na-ejere Aịzik ozi wee gwuo olulu mmiri n’ebe ahụ.