Abụ Ọma 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 I mere ka ọ na-achị ọrụ aka gị;+I dowokwa ihe niile n’okpuru ụkwụ ya:+ Aịzaya 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+ ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m dum;+ n’ihi na ihe ọmụma Jehova ga-ejupụta ụwa dị ka mmiri si kpuchie oké osimiri.+ Jems 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na a pụrụ ịzụ̀ ụdị anụ ọhịa niile na nnụnụ na ihe na-akpụ akpụ na anụ bi n’oké osimiri, ụmụ mmadụ azụ̀wokwa ha.+
9 Ha agaghị emerụ ihe ọ bụla ahụ́,+ ha agaghịkwa emebi ihe ọ bụla n’ugwu nsọ m dum;+ n’ihi na ihe ọmụma Jehova ga-ejupụta ụwa dị ka mmiri si kpuchie oké osimiri.+
7 N’ihi na a pụrụ ịzụ̀ ụdị anụ ọhịa niile na nnụnụ na ihe na-akpụ akpụ na anụ bi n’oké osimiri, ụmụ mmadụ azụ̀wokwa ha.+