Jenesis 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ dịghị ihe m ga-ewere!+ Ọ bụ naanị ihe ụmụ okorobịa a riri, tinyere òkè ndị ikom a so m gaa, bụ́ Ena, Eshkọl na Mamri+—hapụ ha ka ha were òkè ha.”+ Ọnụ Ọgụgụ 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+
24 Ọ dịghị ihe m ga-ewere!+ Ọ bụ naanị ihe ụmụ okorobịa a riri, tinyere òkè ndị ikom a so m gaa, bụ́ Ena, Eshkọl na Mamri+—hapụ ha ka ha were òkè ha.”+
9 Mgbe ha ruru na ndagwurugwu Eshkọl+ wee hụ ala ahụ, ha kụdara ụmụ Izrel obi, ka ha ghara ịbanye n’ala ahụ Jehova gaje inye ha.+