Ọpụpụ 12:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ma n’ebe e nwere ohu nwoke nke e ji ego zụta, bie ya úgwù.+ E bichaa ya úgwù, o nwere ike iso rie ya. Ọrụ Ndịozi 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Pọl kwuru na ya chọrọ ka nwoke a soro ya gawa, o wee kpọrọ ya ma bie ya úgwù+ n’ihi ndị Juu nọ n’ebe ndị ahụ, n’ihi na mmadụ niile maara na nna ya bụ onye Grik.
44 Ma n’ebe e nwere ohu nwoke nke e ji ego zụta, bie ya úgwù.+ E bichaa ya úgwù, o nwere ike iso rie ya.
3 Pọl kwuru na ya chọrọ ka nwoke a soro ya gawa, o wee kpọrọ ya ma bie ya úgwù+ n’ihi ndị Juu nọ n’ebe ndị ahụ, n’ihi na mmadụ niile maara na nna ya bụ onye Grik.