Ndị Ikpe 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi+ Jehova wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim+ wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ma ọlị.+ Abụ Ọma 111:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ na-enye ndị na-atụ egwu ya ihe oriri.+ י [Yod]Ọ ga na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi.+
2 Mmụọ ozi+ Jehova wee si na Gilgal+ gbagoo Bokim+ wee sị: “M kpọpụtara unu n’Ijipt ma kpọbata unu n’ala m ṅụụrụ nna nna unu hà iyi inye ha.+ M sịkwara, ‘Agaghị m emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ma ọlị.+
5 Ọ na-enye ndị na-atụ egwu ya ihe oriri.+ י [Yod]Ọ ga na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi.+