Jenesis 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee gaa n’ihu ịsị: “Aghaghị m ịbịakwuteghachi gị n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, ma, lee! Sera nwunye gị ga-amụ nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ntị. Ndị Rom 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na Chineke kwere nkwa, sị: “M ga-abịa n’ụdị oge a, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”+
10 O wee gaa n’ihu ịsị: “Aghaghị m ịbịakwuteghachi gị n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, ma, lee! Sera nwunye gị ga-amụ nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ntị.