Jenesis 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebreham wee bilie kpọọrọ ụmụ afọ ala ahụ, bụ́ ụmụ Het,+ isiala,+ Rut 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị mere ihe m ji masị gị, nke mere anya gị ji rute n’ebe m nọ, ebe m bụ onye mba ọzọ?”+
10 O wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, kpọọ isiala+ wee sị ya: “Gịnị mere ihe m ji masị gị, nke mere anya gị ji rute n’ebe m nọ, ebe m bụ onye mba ọzọ?”+