-
Ndị Ikpe 6:39Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
39 Otú ọ dị, Gidiọn gwara ezi Chineke, sị: “Ewesola m iwe dị ọkụ, kama ka m kwuo okwu naanị otu ugboro ọzọ. Biko, ka m jiri ajị anụ a nwaleekwa naanị otu ugboro ọzọ. Biko, ka ọ bụrụ naanị ajị anụ a ga-adị kọrọ kọrọ, ka igirigi daa n’elu ala dum.”
-